Nigerian Praise

Here are the lyrics. Clap your hands and sing along… WORSHIP… That's what we were created for!

Aka Jehovah by Gagriel Eziashi

Aka Aka Ya  Aka Jehovah na’eme mma Olu ebube ya Nke na eruari na’ebem no  Isi iyi nke ndu Nke na dighi ata’ta Aka aka ya Aka Jehovah na’eme mma 

Chineke N’ke Igwe

Chineke n’ke igwe Onye di Ka gi Onye na bia ozo Onye di Ka gi 

MADU NILE NASI EBUBE

Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma

JEHOVAH IDI EBUBE

Jehovah idi ebube Na ebe anyi no Jehovah idi ebube N’ enu igwe Ibu eze N’ enu uwa  Ina achi achi Na ala nmo Ibu dike nagha Jehovah idi ebube 

IMELA JEHOVAH IMELA

Imeee imela imela Chineke imela Imeee imela imela Chineke imela Anyi n’ ekele gi nasi g’ imela Imela Chineke imela

IMELA

Imela Odiro onye di ka gi Imela

IBU NGALABA JISI ULOM

Ibu ngalaba jisi ulom e Ibu ngalaba jisi ulom Eze Jesus Ibugalaba Ibugalaba e Ibugalaba Jisi ulom e You are the Pillar that holds my Life…

EWEREM CHUKWU DI NMA

Ewerem o Ewerem chukwu di nma Ewerem o Ewerem chukwu di nma

AKA BU AKA YA

Aka bu aka ya Aka Jehovah neme nma Olu ebube ya Ona tuwari dika ugo Isi ike ndum Idia di na tata Aka bu aka ya Aka Jehovah neme nma It is God’s Hand Jehovah’s hand does good His wonderful works It soars like the eagle The Strength of my life Yesterday and today It […]

KPO YA CHUKWU NO GAZA

Kpo ya Chukwu no gaza Kpo ya Chukwu no gaza e Messiah Onye 0bioma  Kpo ya Chukwu no gaza Call Him God and He will answer Call Him God and He will answer Messiah the kind hearted  Call Him God He will answer

keep looking »
  • Christian Film on Youtube Watch Now

    12 YEARS AND A DAY ........ (Short Film) ... .............. Official Trailer Below

  • Inspirational Fiction

    Tasha's World Crumbles but she refuses to stay down.....

  • Story of unexpected redemption

    A Thought Provoking Story of Redemption

  • Recent Posts

  • Tags

  • Recent Comments

  • Categories

  • Archives

  • Statcounter