Nigerian Praise

Here are the lyrics. Clap your hands and sing along… WORSHIP… That's what we were created for!

MADU NILE NASI EBUBE

Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma

JEHOVAH IDI EBUBE

Jehovah idi ebube Na ebe anyi no Jehovah idi ebube N’ enu igwe Ibu eze N’ enu uwa ¬†Ina achi achi Na ala nmo Ibu dike nagha Jehovah idi ebube¬†

IMELA JEHOVAH IMELA

Imeee imela imela Chineke imela Imeee imela imela Chineke imela Anyi n’ ekele gi nasi g’ imela Imela Chineke imela

  • Sponsored Links

  • Sponsored Links

  • Recent Posts

  • Tags

  • Recent Comments

  • Archives

  • Categories

  • Statcounter